Job 22:17
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha sịrị Chineke, ‘Hapụ anyị aka! Gịnị ka Onye pụrụ ime ihe niile ga-eme anyị?’
Job 22:17 in English
Job 22:17 · Berean Standard Bible
They said to God, ‘Depart from us. What can the Almighty do to us?’
Context
15Ị ga-agbaso ụzọ ochie
nke ndị na-eme ihe ọjọọ zoro ije na ya? 16E bupụrụ ha tupu oge ha eruo.
Ntọala ndụ ha ka idee mmiri sachapụrụ 17Ha sịrị Chineke, ‘Hapụ anyị aka!
Gịnị ka Onye pụrụ ime ihe niile ga-eme anyị?’ 18Ma ọ bụ ya ji ihe dị mma dị iche iche mejupụta ụlọ ha,
ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu. 19Ndị ezi omume na-ahụ mbibi ndị dị otu a ma ṅụrịa;
ndị aka ha dị ọcha na-akwa ha emo sị:
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.