Job 21:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu na nzube unu ji emegide m.
Job 21:27 in English
Job 21:27 · Berean Standard Bible
Behold, I know your thoughts full well, the schemes by which you would wrong me.
Context
25Onye ọzọ na-anwụ nʼihe ilu nke mkpụrụobi,
nʼihi na o nweghị mgbe o riri ezi ihe ọbụla. 26Nke ọbụla nʼime ha dina nʼakụkụ ibe ya nʼime aja,
ikpuru kpuchikwara ha abụọ. 27“Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu
na nzube unu ji emegide m. 28Unu ga-ajụ m ajụjụ sị, ‘Ugbu a, ole ụlọ oke mmadụ ahụ.
Ụlọ ikwu ndị ahụ ebe ndị na-emebi iwu biiri?’ 29Ọ bụ na unu ajụbeghị ndị njem ajụjụ?
Ọ bụ na unu ejighị ihe ha kọrọ mere ihe,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.