Job 21:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọzọ na-anwụ nʼihe ilu nke mkpụrụobi, nʼihi na o nweghị mgbe o riri ezi ihe ọbụla.
Job 21:25 in English
Job 21:25 · Berean Standard Bible
Yet another man dies in the bitterness of his soul, having never tasted prosperity.
Context
23Otu onye na-anwụ mgbe o jupụtara nʼike na ume,
mgbe ọ nọ na nchekwa na udo, 24mgbe ahụ ya bụ nke eji ezi nri zụọ nke ọma,
ọkpụkpụ ya jupụtakwara nʼụmị. 25Onye ọzọ na-anwụ nʼihe ilu nke mkpụrụobi,
nʼihi na o nweghị mgbe o riri ezi ihe ọbụla. 26Nke ọbụla nʼime ha dina nʼakụkụ ibe ya nʼime aja,
ikpuru kpuchikwara ha abụọ. 27“Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu
na nzube unu ji emegide m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.