Job 21:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mgbe ahụ ya bụ nke eji ezi nri zụọ nke ọma, ọkpụkpụ ya jupụtakwara nʼụmị.
Job 21:24 in English
Job 21:24 · Berean Standard Bible
His body is well nourished,* and his bones are rich with marrow.
Context
22“Ọ dị onye pụrụ izi Chineke ihe ọmụma,
ebe ọ bụ ya na-ekpe ndị kachasị elu ikpe? 23Otu onye na-anwụ mgbe o jupụtara nʼike na ume,
mgbe ọ nọ na nchekwa na udo, 24mgbe ahụ ya bụ nke eji ezi nri zụọ nke ọma,
ọkpụkpụ ya jupụtakwara nʼụmị. 25Onye ọzọ na-anwụ nʼihe ilu nke mkpụrụobi,
nʼihi na o nweghị mgbe o riri ezi ihe ọbụla. 26Nke ọbụla nʼime ha dina nʼakụkụ ibe ya nʼime aja,
ikpuru kpuchikwara ha abụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.