Job 21:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ dị onye pụrụ izi Chineke ihe ọmụma, ebe ọ bụ ya na-ekpe ndị kachasị elu ikpe?
Job 21:22 in English
Job 21:22 · Berean Standard Bible
Can anyone teach knowledge to God, since He judges those on high?
Context
20Ka anya ha hụ mbibi nke onwe ya,
ka ha ṅụọ ọnụma nke Onye pụrụ ime ihe niile dịka mmiri. 21Gịnị gbasara ha banyere ezinaụlọ ha hapụrụ
mgbe ọnwa ndị e kenyere ya bịara na ngwụcha? 22“Ọ dị onye pụrụ izi Chineke ihe ọmụma,
ebe ọ bụ ya na-ekpe ndị kachasị elu ikpe? 23Otu onye na-anwụ mgbe o jupụtara nʼike na ume,
mgbe ọ nọ na nchekwa na udo, 24mgbe ahụ ya bụ nke eji ezi nri zụọ nke ọma,
ọkpụkpụ ya jupụtakwara nʼụmị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.