Job 21:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ga-ajụ m ajụjụ sị, ‘Ugbu a, ole ụlọ oke mmadụ ahụ. Ụlọ ikwu ndị ahụ ebe ndị na-emebi iwu biiri?’
Job 21:28 in English
Job 21:28 · Berean Standard Bible
For you say, ‘Where now is the nobleman’s house, and where are the tents in which the wicked dwell?’
Context
26Nke ọbụla nʼime ha dina nʼakụkụ ibe ya nʼime aja,
ikpuru kpuchikwara ha abụọ. 27“Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu
na nzube unu ji emegide m. 28Unu ga-ajụ m ajụjụ sị, ‘Ugbu a, ole ụlọ oke mmadụ ahụ.
Ụlọ ikwu ndị ahụ ebe ndị na-emebi iwu biiri?’ 29Ọ bụ na unu ajụbeghị ndị njem ajụjụ?
Ọ bụ na unu ejighị ihe ha kọrọ mere ihe, 30na a na-echebe ndị ọjọọ pụọ nʼụbọchị nhụju anya,
na a na-anapụta ha site nʼụbọchị oke iwe?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.