Job 21:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ na unu ajụbeghị ndị njem ajụjụ? Ọ bụ na unu ejighị ihe ha kọrọ mere ihe,
Job 21:29 in English
Job 21:29 · Berean Standard Bible
Have you never asked those who travel the roads? Do you not accept their reports?
Context
27“Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu
na nzube unu ji emegide m. 28Unu ga-ajụ m ajụjụ sị, ‘Ugbu a, ole ụlọ oke mmadụ ahụ.
Ụlọ ikwu ndị ahụ ebe ndị na-emebi iwu biiri?’ 29Ọ bụ na unu ajụbeghị ndị njem ajụjụ?
Ọ bụ na unu ejighị ihe ha kọrọ mere ihe, 30na a na-echebe ndị ọjọọ pụọ nʼụbọchị nhụju anya,
na a na-anapụta ha site nʼụbọchị oke iwe? 31Onye na-atụ ha mmehie ha nʼihu?
Onye kwa na-akwụghachi ha ụgwọ ihe ha mere?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.