Job 20:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ga-agbọpụta akụnụba niile o lodara; Chineke ga-eme ka o si nʼafọ ya gbọpụtachaa ha.
Job 20:15 in English
Job 20:15 · Berean Standard Bible
He swallows wealth but vomits it out; God will force it from his stomach.
Context
13ọ bụ ezie na ọ pụghị nʼịhapụ ya,
ọ na-edebe ya nʼọnụ ya, 14ma nri ọ na-eri ga-aghọ ihe gbara ụka nʼafọ ya,
ọ ga-aghọkwa elo agwọ nʼime afọ ya. 15Ọ ga-agbọpụta akụnụba niile o lodara;
Chineke ga-eme ka o si nʼafọ ya gbọpụtachaa ha. 16Ọ ga-amịcha elo agwọ,
eze agwọ ajụala ga-egbu ya. 17Ọ gaghị anụ ụtọ mmiri si nʼiyi,
bụ iyi nke na-asọ asọ nke jupụtara na mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.