Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-amịcha elo agwọ, eze agwọ ajụala ga-egbu ya.

Job 20:16 in English

Job 20:16 · Berean Standard Bible

He will suck the poison of cobras; the fangs of a viper will kill him.

Context

14ma nri ọ na-eri ga-aghọ ihe gbara ụka nʼafọ ya, ọ ga-aghọkwa elo agwọ nʼime afọ ya. 15Ọ ga-agbọpụta akụnụba niile o lodara; Chineke ga-eme ka o si nʼafọ ya gbọpụtachaa ha. 16Ọ ga-amịcha elo agwọ, eze agwọ ajụala ga-egbu ya. 17Ọ gaghị anụ ụtọ mmiri si nʼiyi, bụ iyi nke na-asọ asọ nke jupụtara na mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ. 18Ihe ọ rụpụtara ka ọ ga-eji kwụghachi ụgwọ o ji na-erighị ma otu. Uru ọ zụtara nʼahịa agaghị abụrụ ya ihe ọṅụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.