Job 20:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọ bụ ezie na ọ pụghị nʼịhapụ ya, ọ na-edebe ya nʼọnụ ya,
Job 20:13 in English
Job 20:13 · Berean Standard Bible
though he cannot bear to let it go and keeps it in his mouth,
Context
11Ọkpụkpụ ya nke jupụtara nʼike okorobịa
ga-eso ya bụrụ ihe a ghanyere na ntụ. 12“Ọ bụ ezie na ihe ọjọọ na-atọ ya ụtọ nʼọnụ,
na ọ na-ezokwa ya nʼokpuru ire ya; 13ọ bụ ezie na ọ pụghị nʼịhapụ ya,
ọ na-edebe ya nʼọnụ ya, 14ma nri ọ na-eri ga-aghọ ihe gbara ụka nʼafọ ya,
ọ ga-aghọkwa elo agwọ nʼime afọ ya. 15Ọ ga-agbọpụta akụnụba niile o lodara;
Chineke ga-eme ka o si nʼafọ ya gbọpụtachaa ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.