Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwe ya dị ọkụ megide m; ọ na-agụnyekwa m dịka onye iro ya.

Job 19:11 in English

Job 19:11 · Berean Standard Bible

His anger burns against me, and He counts me among His enemies.

Context

9O yipụla m ugwu m, wepụkwa okpueze m kpu nʼisi. 10Ọ na-eti m ihe otiti nʼakụkụ niile, ruo mgbe m gabigara; ọ na-ehopu olileanya m dịka osisi. 11Iwe ya dị ọkụ megide m; ọ na-agụnyekwa m dịka onye iro ya. 12Ndị agha ya ji ike na-abịa; ha ewuola mgbidi were nnọchibido m ha agbaala ụlọ ikwu m gburugburu imegide m. 13“O meela ka ụmụnne m na ndị enyi m si nʼebe m nọ pụọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.