Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“O meela ka ụmụnne m na ndị enyi m si nʼebe m nọ pụọ.

Job 19:13 in English

Job 19:13 · Berean Standard Bible

He has removed my brothers from me; my acquaintances have abandoned me.

Context

11Iwe ya dị ọkụ megide m; ọ na-agụnyekwa m dịka onye iro ya. 12Ndị agha ya ji ike na-abịa; ha ewuola mgbidi were nnọchibido m ha agbaala ụlọ ikwu m gburugburu imegide m. 13“O meela ka ụmụnne m na ndị enyi m si nʼebe m nọ pụọ. 14Ndị ikwu m anaghị etinyekwa uche nʼihe banyere m; ndị ezi enyi m niile echefuola m. 15Ndị ọbịa nọ nʼụlọ m na ndị odibo m nwanyị na-agụ m dịka onye ala ọzọ; adị m ka onye mba ọzọ nʼebe ha nọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.