Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-eti m ihe otiti nʼakụkụ niile, ruo mgbe m gabigara; ọ na-ehopu olileanya m dịka osisi.

Job 19:10 in English

Job 19:10 · Berean Standard Bible

He tears me down on every side until I am gone; He uproots my hope like a tree.

Context

8Ọ nọchiela ụzọ m ka m ghara ịgafe; o jirila ọchịchịrị kpuchie ụzọ m. 9O yipụla m ugwu m, wepụkwa okpueze m kpu nʼisi. 10Ọ na-eti m ihe otiti nʼakụkụ niile, ruo mgbe m gabigara; ọ na-ehopu olileanya m dịka osisi. 11Iwe ya dị ọkụ megide m; ọ na-agụnyekwa m dịka onye iro ya. 12Ndị agha ya ji ike na-abịa; ha ewuola mgbidi were nnọchibido m ha agbaala ụlọ ikwu m gburugburu imegide m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.