Job 17:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I mechiela uche ha ka ha ghara inwe nghọta; ya mere, i gaghị ekwe ka ha nwee mmeri.
Job 17:4 in English
Job 17:4 · Berean Standard Bible
You have closed their minds to understanding; therefore You will not exalt them.
Context
2Nʼezie ndị na-akwa emo gbara m gburugburu;
anya m na-elekwasịkwa mkpasu iwe ha. 3“Debere m ihe ebe nʼebe gị Chineke nọ.
Olee onye ọzọ pụrụ ịnara m nʼakaebe? 4I mechiela uche ha ka ha ghara inwe nghọta;
ya mere, i gaghị ekwe ka ha nwee mmeri. 5Ọ bụrụ na mmadụ ekwujọọ enyi ya ka o were nweta uru dị nʼime ya,
anya ụmụ ya ga-ada mba. 6“Chineke emeela ka m bụrụ okwu ilu nye onye ọbụla,
meekwa ka m bụrụ onye ha na-agbụsa asọ mmiri nʼihu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.