Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’ maọbụ sị ikpuru ‘Nne m’ maọbụ ‘Nwanne m nwanyị,’

Job 17:14 in English

Job 17:14 · Berean Standard Bible

and say to corruption, ‘You are my father,’ and to the worm, ‘My mother,’ or ‘My sister,’

Context

12na-edo abalị nʼọnọdụ ehihie; nʼihu ọchịchịrị ka ìhè dị nso. 13Ọ bụrụ na ebe obibi m na-ele anya ya bụ ili, ọ bụrụ na m agbasaa* ihe ndina m nʼelu ọchịchịrị, 14a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’ maọbụ sị ikpuru ‘Nne m’ maọbụ ‘Nwanne m nwanyị,’ 15ebeekwa ka olileanya m dị? Onye pụrụ ịhụ ma m nwere olileanya? 16Olileanya m ọ ga-arịda ruo nʼọnụ ụzọ ama nke ọnwụ? Anyị ga-esokọta rịdaruo nʼuzuzu?” 17:13 Maọbụ, atụsaa

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.