Job 17:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na ebe obibi m na-ele anya ya bụ ili, ọ bụrụ na m agbasaa* ihe ndina m nʼelu ọchịchịrị,
Job 17:13 in English
Job 17:13 · Berean Standard Bible
If I look for Sheol as my home, if I spread out my bed in darkness,
Context
11Ụbọchị m niile agafeela, atụmatụ m abụrụla ihe lara nʼiyi.
Ma ọchịchọ nke obi m 12na-edo abalị nʼọnọdụ ehihie;
nʼihu ọchịchịrị ka ìhè dị nso. 13Ọ bụrụ na ebe obibi m na-ele anya ya bụ ili,
ọ bụrụ na m agbasaa* ihe ndina m nʼelu ọchịchịrị, 14a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’
maọbụ sị ikpuru ‘Nne m’ maọbụ ‘Nwanne m nwanyị,’ 15ebeekwa ka olileanya m dị?
Onye pụrụ ịhụ ma m nwere olileanya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.