Job 17:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na-edo abalị nʼọnọdụ ehihie; nʼihu ọchịchịrị ka ìhè dị nso.
Job 17:12 in English
Job 17:12 · Berean Standard Bible
They have turned night into day, making light seem near in the face of darkness.
Context
10“Ma bịanụ, unu niile, bidonụ okwu unu ọzọ!
Agaghị m achọta onye maara ihe nʼetiti unu. 11Ụbọchị m niile agafeela, atụmatụ m abụrụla ihe lara nʼiyi.
Ma ọchịchọ nke obi m 12na-edo abalị nʼọnọdụ ehihie;
nʼihu ọchịchịrị ka ìhè dị nso. 13Ọ bụrụ na ebe obibi m na-ele anya ya bụ ili,
ọ bụrụ na m agbasaa* ihe ndina m nʼelu ọchịchịrị, 14a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’
maọbụ sị ikpuru ‘Nne m’ maọbụ ‘Nwanne m nwanyị,’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.