Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Olileanya m ọ ga-arịda ruo nʼọnụ ụzọ ama nke ọnwụ? Anyị ga-esokọta rịdaruo nʼuzuzu?” 17:13 Maọbụ, atụsaa

Job 17:16 in English

Job 17:16 · Berean Standard Bible

Will it go down to the gates of Sheol? Will we go down together into the dust?”

Context

14a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’ maọbụ sị ikpuru ‘Nne m’ maọbụ ‘Nwanne m nwanyị,’ 15ebeekwa ka olileanya m dị? Onye pụrụ ịhụ ma m nwere olileanya? 16Olileanya m ọ ga-arịda ruo nʼọnụ ụzọ ama nke ọnwụ? Anyị ga-esokọta rịdaruo nʼuzuzu?” 17:13 Maọbụ, atụsaa

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.