Job 16:2
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Anụla m ọtụtụ ihe dịka ndị a; ndị nkasiobi na-eweta ọnọdụ ọjọọ ka unu niile bụ.
Job 16:2 in English
Job 16:2 · Berean Standard Bible
“I have heard many things like these; miserable comforters are you all.
Context
1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Anụla m ọtụtụ ihe dịka ndị a;
ndị nkasiobi na-eweta ọnọdụ ọjọọ ka unu niile bụ. 3Ogologo okwu efu ndị a niile unu na-ekwu, ọ naghị akwụsị?
Gịnị bụ nsogbu unu nke mere unu ji aga nʼihu na-arụ ụka niile ndị a? 4Mụ onwe m nwekwara ike ikwu okwu dịka unu,
ma ọ bụrụ na unu nọ nʼọnọdụ m;
enwere m ike kwuo okwu dị ụtọ na ntị megide unu,
ma fufekwaa isi* m megide unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.