Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zara sị:

Job 16:1 in English

Context

1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Anụla m ọtụtụ ihe dịka ndị a; ndị nkasiobi na-eweta ọnọdụ ọjọọ ka unu niile bụ. 3Ogologo okwu efu ndị a niile unu na-ekwu, ọ naghị akwụsị? Gịnị bụ nsogbu unu nke mere unu ji aga nʼihu na-arụ ụka niile ndị a?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.