Job 14:17
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-ekechi njehie m nʼakpa, ị ga-ekpuchi mmehie m.
Job 14:17 in English
Job 14:17 · Berean Standard Bible
My transgression would be sealed in a bag, and You would cover over my iniquity.
Context
15Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị,
agụụ ọrụ aka gị ga-agụ gị. 16Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ,
ma ị gaghị agụkọ mmehie m. 17A ga-ekechi njehie m nʼakpa,
ị ga-ekpuchi mmehie m. 18“Ma dịka ugwu si erichasi daa,
na dịka a na-enupu oke nkume nʼọnọdụ ya, 19dịka mmiri si akwọchasị nkume,
na dịka oke mmiri ozuzo si akwazekwa aja ala,
otu a ka i si eme ka olileanya mmadụ laa nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.