Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị, agụụ ọrụ aka gị ga-agụ gị.

Job 14:15 in English

Job 14:15 · Berean Standard Bible

You will call, and I will answer; You will desire the work of Your hands.

Context

13“A sị na ị ga-ezo m nʼala mmụọ, na ị ga-ezobe m tutu ruo mgbe iwe gị gabigara. A sị na ị ga-akanyere m oge ma mesịa cheta m. 14Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ? Ụbọchị niile nke ọrụ ahụhụ m, aga m echere mgbe nnapụta m ga-abịa. 15Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị, agụụ ọrụ aka gị ga-agụ gị. 16Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ, ma ị gaghị agụkọ mmehie m. 17A ga-ekechi njehie m nʼakpa, ị ga-ekpuchi mmehie m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.