Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ, ma ị gaghị agụkọ mmehie m.

Job 14:16 in English

Job 14:16 · Berean Standard Bible

For then You would count my steps, but would not keep track of my sin.

Context

14Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ? Ụbọchị niile nke ọrụ ahụhụ m, aga m echere mgbe nnapụta m ga-abịa. 15Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị, agụụ ọrụ aka gị ga-agụ gị. 16Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ, ma ị gaghị agụkọ mmehie m. 17A ga-ekechi njehie m nʼakpa, ị ga-ekpuchi mmehie m. 18“Ma dịka ugwu si erichasi daa, na dịka a na-enupu oke nkume nʼọnọdụ ya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.