Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gịnị mere i ji gbakụta m azụ?* Gịnị mere i ji gụọ m dịka onye iro gị?

Job 13:24 in English

Job 13:24 · Berean Standard Bible

Why do You hide Your face and consider me as Your enemy?

Context

22Mgbe ahụ, kpọọ m oku, aga m azakwa gị. Maọbụ, kwerekwa ka m kwuo okwu, ka ị zaa m. 23Ole ka ha dị bụ mmejọ na mmehie m mere? Gosi m ajọ omume m na mmehie m. 24Gịnị mere i ji gbakụta m azụ?* Gịnị mere i ji gụọ m dịka onye iro gị? 25Ị ga-enye ahịhịa ikuku na-ebugharị ntaramahụhụ? Ị ga-achụ ahịhịa kpọrọ nkụ ọsọ? 26Nʼihi na ị na-edetu ihe ndị dị ilu megide m, na-emekwa ka m ghọrọ mkpụrụ mmehie m mere nʼoge okorobịa m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.