Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mụ onwe m makwa ihe unu maara; abụghị m onye dị ala nʼebe unu nọ.

Job 13:2 in English

Job 13:2 · Berean Standard Bible

What you know, I also know; I am not inferior to you.

Context

1“Anya m abụọ ahụla ihe ndị a niile, ntị m anụla ma ghọtakwa ha. 2Mụ onwe m makwa ihe unu maara; abụghị m onye dị ala nʼebe unu nọ. 3Ma ọ bụ Onye pụrụ ime ihe niile ka m chọrọ ịgwa okwu, ka mụ na Chineke rụọkwa ụka banyere okwu m. 4Ma otu ọ dị, unu ji okwu ụgha etechi m dịka ọ bụ mgba ụlọ; unu niile bụ ndị dibịa na-abaghị uru.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.