Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Anya m abụọ ahụla ihe ndị a niile, ntị m anụla ma ghọtakwa ha.

Job 13:1 in English

Job 13:1 · Berean Standard Bible

“Indeed, my eyes have seen all this; my ears have heard and understood.

Context

1“Anya m abụọ ahụla ihe ndị a niile, ntị m anụla ma ghọtakwa ha. 2Mụ onwe m makwa ihe unu maara; abụghị m onye dị ala nʼebe unu nọ. 3Ma ọ bụ Onye pụrụ ime ihe niile ka m chọrọ ịgwa okwu, ka mụ na Chineke rụọkwa ụka banyere okwu m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.