Job 13:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ; okwu ngọpụ unu dịka ihe ngọpụ ụrọ.
Job 13:12 in English
Job 13:12 · Berean Standard Bible
Your maxims are proverbs of ashes; your defenses are defenses of clay.
Context
10Ọ ghaghị ịbara unu mba
ma ọ bụrụ na unu ejiri okwu ụgha chọọ inyere ya aka. 11Ọ ga-abụ na ebube na ịdị ukwuu ya adịghị eme ka unu maa jijiji?
Egwu ya ọ dịghị atụ unu? 12Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ;
okwu ngọpụ unu dịka ihe ngọpụ ụrọ. 13“Nọọnụ jụụ ka m kwuo okwu;
ihe ọ pụtara ya pụta. 14Nʼihi gịnị ka m ga-eji tinye onwe m na nsogbu,
werekwa ndụ m tinye nʼọbụaka m?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.