Job 13:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi gịnị ka m ga-eji tinye onwe m na nsogbu, werekwa ndụ m tinye nʼọbụaka m?
Job 13:14 in English
Job 13:14 · Berean Standard Bible
Why do I put myself at risk * and take my life in my own hands?
Context
12Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ;
okwu ngọpụ unu dịka ihe ngọpụ ụrọ. 13“Nọọnụ jụụ ka m kwuo okwu;
ihe ọ pụtara ya pụta. 14Nʼihi gịnị ka m ga-eji tinye onwe m na nsogbu,
werekwa ndụ m tinye nʼọbụaka m? 15A sịkwarị na ọ ga-etigbu m aghaghị m ịtụkwasị ya obi m.
Aga m ekwuchite ọnụ m gwa ya na ụzọ m dị ọcha. 16Nʼezie, nke a ga-aghọrọ m nzọpụta
maka na ọ dịghị onye ajọ omume ọbụla pụrụ ịbịa nʼihu ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.