Job 13:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ghaghị ịbara unu mba ma ọ bụrụ na unu ejiri okwu ụgha chọọ inyere ya aka.
Job 13:10 in English
Job 13:10 · Berean Standard Bible
Surely He would rebuke you if you secretly showed partiality.
Context
8Unu ga-egosi ya na unu na-ekpelara ya ikpe?
Unu ga-ekwuchite ọnụ Chineke? 9Ọ ga-adịrị unu mma ma ọ bụrụ na o nyochaa unu?
Unu pụrụ ịghọgbu ya dịka unu si aghọgbu ndị mmadụ? 10Ọ ghaghị ịbara unu mba
ma ọ bụrụ na unu ejiri okwu ụgha chọọ inyere ya aka. 11Ọ ga-abụ na ebube na ịdị ukwuu ya adịghị eme ka unu maa jijiji?
Egwu ya ọ dịghị atụ unu? 12Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ;
okwu ngọpụ unu dịka ihe ngọpụ ụrọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.