Job 12:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-ekpughe ihe omimi nke ọchịchịrị meekwa ka oke ọchịchịrị pụta ìhè.
Job 12:22 in English
Job 12:22 · Berean Standard Bible
He reveals the deep things of darkness and brings deep shadows into light.
Context
20Ọ na-emechi ọnụ ndị ndụmọdụ a tụkwasịrị obi,
wepụkwa nghọta nke ndị okenye. 21Ọ na-eji ndị ọgaranya eme ihe ọchị,
napụkwa ngwa agha nke ndị dị ike. 22Ọ na-ekpughe ihe omimi nke ọchịchịrị
meekwa ka oke ọchịchịrị pụta ìhè. 23Ọ na-eme ka mba dị ukwuu, ọ na-emekwa ka ha laa nʼiyi;
Ọ na-eme ka mba baa ụba, ma chụsakwaa ha. 24Ọ na-anapụ ndị ndu nke ụwa amamihe ha,
zipụkwa ha ka ha na-awagharị nʼọzara ebe ụzọ na-adịghị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.