Job 12:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-emechi ọnụ ndị ndụmọdụ a tụkwasịrị obi, wepụkwa nghọta nke ndị okenye.
Job 12:20 in English
Job 12:20 · Berean Standard Bible
He deprives the trusted of speech and takes away the discernment of elders.
Context
18Ọ na-atọpụ mkpọrọ igwe ndị eze kere,
ma were akwa mgbochi kee ha nʼukwu.* 19Ọ na-agbawa ndị nchụaja ọtọ chụpụ ha,
kwatuokwa ndị ọnọdụ ha sirila ike ogologo oge gara aga. 20Ọ na-emechi ọnụ ndị ndụmọdụ a tụkwasịrị obi,
wepụkwa nghọta nke ndị okenye. 21Ọ na-eji ndị ọgaranya eme ihe ọchị,
napụkwa ngwa agha nke ndị dị ike. 22Ọ na-ekpughe ihe omimi nke ọchịchịrị
meekwa ka oke ọchịchịrị pụta ìhè.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.