Job 12:23
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-eme ka mba dị ukwuu, ọ na-emekwa ka ha laa nʼiyi; Ọ na-eme ka mba baa ụba, ma chụsakwaa ha.
Job 12:23 in English
Job 12:23 · Berean Standard Bible
He makes nations great and destroys them; He enlarges nations, then disperses them.
Context
21Ọ na-eji ndị ọgaranya eme ihe ọchị,
napụkwa ngwa agha nke ndị dị ike. 22Ọ na-ekpughe ihe omimi nke ọchịchịrị
meekwa ka oke ọchịchịrị pụta ìhè. 23Ọ na-eme ka mba dị ukwuu, ọ na-emekwa ka ha laa nʼiyi;
Ọ na-eme ka mba baa ụba, ma chụsakwaa ha. 24Ọ na-anapụ ndị ndu nke ụwa amamihe ha,
zipụkwa ha ka ha na-awagharị nʼọzara ebe ụzọ na-adịghị. 25Ha na-asọgharị ìsì nʼọchịchịrị na-enweghị ìhè.
Ọ na-eme ha ka ha na-adagharị dịka ndị mmanya na-egbu.
12:18 Ndị ohu a dọtara nʼagha bụ naanị akwa mgbochi a na-eke nʼukwu ka ha na-eyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.