Job 11:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị, na-echeta ya dịka mmiri gabigara agabiga.
Job 11:16 in English
Job 11:16 · Berean Standard Bible
For you will forget your misery, recalling it only as waters gone by.
Context
14ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka,
ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị 15mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị,
ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu. 16Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị,
na-echeta ya dịka mmiri gabigara agabiga. 17Ndụ gị ga-amụke karịa etiti ehihie,
ọchịchịrị ya ga-adịkwa ka ụtụtụ. 18Ị ga-anọkwa nʼudo nʼihi na olileanya dị;
ị ga-elegharịkwa anya gburugburu gị zuo ike na-atụghị ụjọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.