Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka, ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị

Job 11:14 in English

Job 11:14 · Berean Standard Bible

if you put away the iniquity in your hand, and allow no injustice to dwell in your tents,

Context

12Onye nzuzu ga-aghọ onye maara ihe naanị mgbe nwa ịnyịnya ibu ọhịa mụrụ ghọrọ mmadụ. 13“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya, setịpụ aka gị abụọ nye ya, 14ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka, ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị 15mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị, ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu. 16Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị, na-echeta ya dịka mmiri gabigara agabiga.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.