Job 11:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya, setịpụ aka gị abụọ nye ya,
Job 11:13 in English
Job 11:13 · Berean Standard Bible
As for you, if you direct your heart and lift up your hands to Him,
Context
11Nʼezie, ya onwe ya na-amata ndị nduhie,
mgbe ọ hụrụ ajọ ihe, ọ bụ na ọ dịghị amatakwa ya? 12Onye nzuzu ga-aghọ onye maara ihe
naanị mgbe nwa ịnyịnya ibu ọhịa mụrụ ghọrọ mmadụ. 13“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya,
setịpụ aka gị abụọ nye ya, 14ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka,
ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị 15mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị,
ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.