Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị, ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu.

Job 11:15 in English

Job 11:15 · Berean Standard Bible

then indeed you will lift up your face without shame; you will stand firm and unafraid.

Context

13“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya, setịpụ aka gị abụọ nye ya, 14ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka, ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị 15mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị, ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu. 16Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị, na-echeta ya dịka mmiri gabigara agabiga. 17Ndụ gị ga-amụke karịa etiti ehihie, ọchịchịrị ya ga-adịkwa ka ụtụtụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.