Job 10:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị nwere anya nke anụ ahụ? Ị na-ahụ ụzọ dịka mmadụ si ahụ?
Job 10:4 in English
Job 10:4 · Berean Standard Bible
Do You have eyes of flesh? Do You see as man sees?
Context
2Ihe m ga-agwa Chineke bụ nke a: Apụtala maa m ikpe,
kama gwa m ihe mere i ji ama m ikpe. 3Ọ dị gị mma nʼobi imegbu m,
si otu a leda ọrụ aka gị anya,
mgbe ị na-anabata atụmatụ nke ndị na-emebi iwu? 4Ị nwere anya nke anụ ahụ?
Ị na-ahụ ụzọ dịka mmadụ si ahụ? 5Ụbọchị nke gị, ha dịka nke ndị nwere anụ ahụ,
ka afọ nke gị, ha dịka nke mmadụ dị ike? 6Nke ga-eme na i na-achọpụta ikpe ọmụma m
ma nyochaa mmehie m?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.