Job 10:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke ga-eme na i na-achọpụta ikpe ọmụma m ma nyochaa mmehie m?
Job 10:6 in English
Job 10:6 · Berean Standard Bible
that You should seek my iniquity and search out my sin—
Context
4Ị nwere anya nke anụ ahụ?
Ị na-ahụ ụzọ dịka mmadụ si ahụ? 5Ụbọchị nke gị, ha dịka nke ndị nwere anụ ahụ,
ka afọ nke gị, ha dịka nke mmadụ dị ike? 6Nke ga-eme na i na-achọpụta ikpe ọmụma m
ma nyochaa mmehie m? 7Ọ bụ ezie na ị maara na ikpe amaghị m,
na ọ dịghị onye pụrụ ịnapụta m site nʼaka gị. 8“Ọ bụ aka gị kpụrụ m kee m.*
Ọ ga-atụgharịa ugbu a bibie m?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.