Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ọ bụ aka gị kpụrụ m kee m.* Ọ ga-atụgharịa ugbu a bibie m?

Job 10:8 in English

Job 10:8 · Berean Standard Bible

Your hands shaped me and altogether formed me. Would You now turn and destroy me?

Context

6Nke ga-eme na i na-achọpụta ikpe ọmụma m ma nyochaa mmehie m? 7Ọ bụ ezie na ị maara na ikpe amaghị m, na ọ dịghị onye pụrụ ịnapụta m site nʼaka gị. 8“Ọ bụ aka gị kpụrụ m kee m.* Ọ ga-atụgharịa ugbu a bibie m? 9Cheta na ị kpụrụ m dịka ụrọ. Ị ga-eme ka m laghachi nʼaja ọzọ? 10Ọ bụ na ị wụpụghị m dịka mmiri ara ehi mee ka m kpụkọta dịka mmiri ara rahụrụ arahụ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.