Job 10:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Cheta na ị kpụrụ m dịka ụrọ. Ị ga-eme ka m laghachi nʼaja ọzọ?
Job 10:9 in English
Job 10:9 · Berean Standard Bible
Please remember that You molded me like clay. Would You now return me to dust?
Context
7Ọ bụ ezie na ị maara na ikpe amaghị m,
na ọ dịghị onye pụrụ ịnapụta m site nʼaka gị. 8“Ọ bụ aka gị kpụrụ m kee m.*
Ọ ga-atụgharịa ugbu a bibie m? 9Cheta na ị kpụrụ m dịka ụrọ.
Ị ga-eme ka m laghachi nʼaja ọzọ? 10Ọ bụ na ị wụpụghị m dịka mmiri ara ehi
mee ka m kpụkọta dịka mmiri ara rahụrụ arahụ? 11Yikwasị m akpụkpọ ahụ na anụ ahụ,
werekwa ọkpụkpụ na akwara kpaa m dịka uwe?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.