Job 10:11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Yikwasị m akpụkpọ ahụ na anụ ahụ, werekwa ọkpụkpụ na akwara kpaa m dịka uwe?
Job 10:11 in English
Job 10:11 · Berean Standard Bible
You clothed me with skin and flesh, and knit me together with bones and sinews.
Context
9Cheta na ị kpụrụ m dịka ụrọ.
Ị ga-eme ka m laghachi nʼaja ọzọ? 10Ọ bụ na ị wụpụghị m dịka mmiri ara ehi
mee ka m kpụkọta dịka mmiri ara rahụrụ arahụ? 11Yikwasị m akpụkpọ ahụ na anụ ahụ,
werekwa ọkpụkpụ na akwara kpaa m dịka uwe? 12I nyere m ndụ gosikwa m obiọma gị,
nʼịdị mma gị chebekwara mmụọ m. 13“Ma nke a bụ ihe i zoro nʼime obi gị,
amakwa m na ọ bụ ihe dị gị nʼuche.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.