Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I nyere m ndụ gosikwa m obiọma gị, nʼịdị mma gị chebekwara mmụọ m.

Job 10:12 in English

Job 10:12 · Berean Standard Bible

You have granted me life and loving devotion,* and Your care has preserved my spirit.

Context

10Ọ bụ na ị wụpụghị m dịka mmiri ara ehi mee ka m kpụkọta dịka mmiri ara rahụrụ arahụ? 11Yikwasị m akpụkpọ ahụ na anụ ahụ, werekwa ọkpụkpụ na akwara kpaa m dịka uwe? 12I nyere m ndụ gosikwa m obiọma gị, nʼịdị mma gị chebekwara mmụọ m. 13“Ma nke a bụ ihe i zoro nʼime obi gị, amakwa m na ọ bụ ihe dị gị nʼuche. 14Ọ bụrụ na m mehiere, ị ga na-ele m anya, ị gaghị ekwe ka m ghara ịta ahụhụ nʼihi mmehie m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.