Job 10:2
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe m ga-agwa Chineke bụ nke a: Apụtala maa m ikpe, kama gwa m ihe mere i ji ama m ikpe.
Job 10:2 in English
Job 10:2 · Berean Standard Bible
I will say to God: Do not condemn me! Let me know why You prosecute me.
Context
1“Ike ịdị ndụ agwụla m.
Hapụnụ m ka m kwuo ihe dị m nʼobi,
kwupụta ya dịka obi ilu nke mkpụrụobi m si dị. 2Ihe m ga-agwa Chineke bụ nke a: Apụtala maa m ikpe,
kama gwa m ihe mere i ji ama m ikpe. 3Ọ dị gị mma nʼobi imegbu m,
si otu a leda ọrụ aka gị anya,
mgbe ị na-anabata atụmatụ nke ndị na-emebi iwu? 4Ị nwere anya nke anụ ahụ?
Ị na-ahụ ụzọ dịka mmadụ si ahụ?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.