Jọn 8:16
John 8:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ bụrụ na m ekpe ikpe, ikpe m bụ eziokwu nʼihi na ọ bụghị naanị m nọ, kama ọ bụ mụ na Nna m, onye zitere m.
John 8:16 in English
John 8:16 · Berean Standard Bible
But even if I do judge, My judgment is true, because I am not alone; I am with the Father who sent Me.*
Context
14Ma Jisọs zara sị, “A sịkwarị na mụ na-agbara onwe m ama, ama m na-agba bụ eziokwu. Nʼihi na-amara m ebe m si bịa, marakwa m ebe m na-aga. Ma unu aghọtaghị ebe m si bịa, maọbụ ebe m na-aga. 15Unu na-ekpe ikpe dị ka mmadụ; ma ekpeghị m onye ọbụla ikpe. 16Ma ọ bụrụ na m ekpe ikpe, ikpe m bụ eziokwu nʼihi na ọ bụghị naanị m nọ, kama ọ bụ mụ na Nna m, onye zitere m. 17E dere nʼiwu unu sị, ‘ama mmadụ abụọ gbara bụ eziokwu.’ 18Ana m agba ama banyere onwe m. Nna m, onye zitere m, na-agbakwa ama banyere m.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.