Jọn 8:17
John 8:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E dere nʼiwu unu sị, ‘ama mmadụ abụọ gbara bụ eziokwu.’
John 8:17 in English
John 8:17 · Berean Standard Bible
Even in your own Law it is written that the testimony of two men is valid.*
Context
15Unu na-ekpe ikpe dị ka mmadụ; ma ekpeghị m onye ọbụla ikpe. 16Ma ọ bụrụ na m ekpe ikpe, ikpe m bụ eziokwu nʼihi na ọ bụghị naanị m nọ, kama ọ bụ mụ na Nna m, onye zitere m. 17E dere nʼiwu unu sị, ‘ama mmadụ abụọ gbara bụ eziokwu.’ 18Ana m agba ama banyere onwe m. Nna m, onye zitere m, na-agbakwa ama banyere m.” 19Mgbe ahụ ha jụrụ ya, “Olee ebe Nna gị nọ?”
Jisọs zara, “Unu amaghị m, unu amakwaghị Nna m. Ọ bụrụ na unu matara m unu ga-amatakwa onye Nna m bụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.