Native Bible

John 4:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ hapụrụ Judịa laghachi azụ na Galili.

John 4:3 in English

John 4:3 · Berean Standard Bible

He left Judea and returned to Galilee.

Context

1Ugbu a, Jisọs matara na ndị Farisii anụla na ọ na-eme ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị na-eso ụzọ ya na-emekwa baptizim karịa Jọn. 2Ma ọ bụkwaghị Jisọs na onwe ya na-eme baptizim kama ọ bụ ndị na-eso ụzọ ya mere ha baptizim. 3Ọ hapụrụ Judịa laghachi azụ na Galili. 4Ma ọ ga-esite nʼetiti Sameria gafee. 5Ya mere, ọ batara nʼotu obodo nta dị na Sameria a na-akpọ Saika, nʼakụkụ ala ahụ Jekọb nyere Josef nwa ya nwoke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.