Native Bible

John 4:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ bụkwaghị Jisọs na onwe ya na-eme baptizim kama ọ bụ ndị na-eso ụzọ ya mere ha baptizim.

John 4:2 in English

John 4:2 · Berean Standard Bible

(although it was not Jesus who baptized, but His disciples),

Context

1Ugbu a, Jisọs matara na ndị Farisii anụla na ọ na-eme ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị na-eso ụzọ ya na-emekwa baptizim karịa Jọn. 2Ma ọ bụkwaghị Jisọs na onwe ya na-eme baptizim kama ọ bụ ndị na-eso ụzọ ya mere ha baptizim. 3Ọ hapụrụ Judịa laghachi azụ na Galili. 4Ma ọ ga-esite nʼetiti Sameria gafee.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.