Native Bible

John 11:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jisọs sịrị ya, “Nwanne gị nwoke ga-ebili ọzọ.”

John 11:23 in English

John 11:23 · Berean Standard Bible

“Your brother will rise again,” Jesus told her.

Context

21Mata sịrị Jisọs, “Onyenwe m, a sị na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ. 22Ma ugbu a, amara m na Chineke ga-enye gị ihe ọbụla ị rịọrọ.” 23Jisọs sịrị ya, “Nwanne gị nwoke ga-ebili ọzọ.” 24Mata sịrị ya, “Amara m na ọ ga-ebili ọzọ nʼụbọchị mbilite nʼọnwụ nʼoge ikpeazụ.” 25Jisọs gwara ya, “Mụ onwe m bụ mbilite nʼọnwụ na ndụ. Onye ọbụla kwere na m, a sịkwarị na ọ nwụrụ anwụ, ọ ga-adị ndụ ọzọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.