Native Bible

John 11:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mata sịrị Jisọs, “Onyenwe m, a sị na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ.

John 11:21 in English

John 11:21 · Berean Standard Bible

Martha said to Jesus, “Lord, if You had been here, my brother would not have died.

Context

19Ma ọtụtụ ndị Juu bịakwutere Mata na Meri ịkasị ha obi nʼihi ọnwụ nwanne ha nwoke. 20Mgbe ozi ọbịbịa Jisọs ruru Mata ntị, ọ gara izute ya, ma Meri nọdụrụ nʼụlọ. 21Mata sịrị Jisọs, “Onyenwe m, a sị na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ. 22Ma ugbu a, amara m na Chineke ga-enye gị ihe ọbụla ị rịọrọ.” 23Jisọs sịrị ya, “Nwanne gị nwoke ga-ebili ọzọ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.