Jọn 11:24
John 11:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mata sịrị ya, “Amara m na ọ ga-ebili ọzọ nʼụbọchị mbilite nʼọnwụ nʼoge ikpeazụ.”
John 11:24 in English
John 11:24 · Berean Standard Bible
Martha replied, “I know that he will rise again in the resurrection at the last day.”
Context
22Ma ugbu a, amara m na Chineke ga-enye gị ihe ọbụla ị rịọrọ.” 23Jisọs sịrị ya, “Nwanne gị nwoke ga-ebili ọzọ.” 24Mata sịrị ya, “Amara m na ọ ga-ebili ọzọ nʼụbọchị mbilite nʼọnwụ nʼoge ikpeazụ.” 25Jisọs gwara ya, “Mụ onwe m bụ mbilite nʼọnwụ na ndụ. Onye ọbụla kwere na m, a sịkwarị na ọ nwụrụ anwụ, ọ ga-adị ndụ ọzọ. 26Ma onye ọbụla dị ndụ nke na-ekwere na m agaghị anwụ. Ị kwere nke a?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.